ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Kenya ![]() |
Aha enyere | Jim ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Ọgọọst 1982 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Nairobi ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 ![]() |
webụsaịtị | http://www.jimchuchu.com ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Jim Chuchu (a mụrụ n'ụbọchị nke asaa n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1982) bụ onye nduzi ihe nkiri Kenya, onye na-ese foto, onye na-agụ egwu na onye na-ese ihe. O bu ụzọ pụta ìhè dị ka onye otu egwu Kenya bụ Just A Band ma mesịa bụrụ onye nduzi nke ihe nkiri LGBT nke Kenya bu akuko nke ndu anyi .[1][2]